Oziọma Mak 13:30 - Bible Nso30 N'ezie asim unu, Ọb͕ọ a agaghi-agabiga ma-ọli, rue mb͕e ihe ndia nile gēme. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a30 Ana m agwa unu eziokwu na ọgbọ a agaghị agabiga tupu ihe ndị a niile emezuo. Faic an caibideil |