16 onye nọ kwa n'ubi, ya ghara ilaghachi ichiri uwe-ya.
16 Ka onye ọbụla nọ nʼubi ghara ịlọghachi ịchịrị uwe ya.
onye nọ kwa n'elu ulo, ya ghara iridata, ma-ọbu ibà nime, ikwapu ihe ọ bula n'ulo-ya:
Ma ahuhu gādiri ndi di ime na ndi nēnye nwa ara na mb͕e ahu.