Oziọma Mak 13:13 - Bible Nso13 Madu nile gākpọ kwa unu asì n'ihi aham: ma onye were ntachi-obi nọgide rue ọgwugwu ihe nile, onye ahu ka agazọputa. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a13 Mmadụ niile ga-akpọ unu asị nʼihi m, ma onye ga-eguzosi ike ruo ọgwụgwụ ka a ga-azọpụta. Faic an caibideil |