Oziọma Mak 12:5 - Bible Nso5 O we ziga onye ọzọ; ha we b͕ue onye ahu: na ọtutu ndi ọzọ; ha nāpia ufọdu ihe, nēb͕u kwa ufọdu. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a5 O zigakwara onye ọzọ, ma ha gburu ya. O zigakwara ọtụtụ ndị ozi, ma ha gburu ụfọdụ, tie ndị ọzọ ihe. Faic an caibideil |