Oziọma Mak 12:16 - Bible Nso16 Ha we weta ya. Ọ si ha, Ònye nwe onyinyo a na ihe a edekwasiri ya? Ha si Ya, Sisa nwe. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a16 Ha wepụtara otu mkpụrụ ego, Ọ sịrị, “Onye nwe onyinyo a? Aha onye ka e bikwasịrị nʼego a?” Ha zara sị, “Ọ bụ nke Siza.” Faic an caibideil |