Oziọma Mak 11:7 - Bible Nso7 Ha we sekputara Jisus nwa-inyinya-ibu ahu, wukwasi ya uwe-ha; O we nọkwasi ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a7 Ha kpụtaara Jisọs nwa ịnyịnya ahụ, ma wụkwasịkwa uwe ha nʼelu ya, ọ nọkwasịrị nʼelu ya. Faic an caibideil |