Oziọma Mak 11:4 - Bible Nso4 Ha we je, hu nwa-inyinya-ibu elibere n'ọnu-uzọ n'èzí n'amá; ha we tọpu ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a4 Ha ruru ma hụ otu nwa ịnyịnya e kedoro nʼakụkụ ụzọ, nʼihu otu ụlọ nke dị nʼama. Dị ka ha na-atọpụ ya, Faic an caibideil |