9 Ya mere, ihe Chineke kekọtara, madu atọsala.
9 Ya mere, ihe Chineke jikọtara, ka mmadụ ọbụla atọsala ya.”
N'ulo ndi nēso uzọ-Ya we jua Ya ajuju okwu a ọzọ.
ha abua ewe ghọ otù anu-aru: ya mere ha abughi kwa madu abua ọzọ, kama ọ bu otù anu-aru.