28 Pita malitere isi Ya, Le, ayi onwe-ayi rapuru ihe nile, ayi esowo kwa Gi.
28 Pita malitere ịgwa ya sị, “Anyị ahapụla ihe niile soro gị!”
mb͕e ichọ achọ, na mb͕e ime ka ihe la n'iyì; mb͕e idebe edebe, na mb͕e itufu etufu;
Ngwa ngwa ha we rapu ihe nile ha ji eb͕u azù, so Ya.
Ngwa ngwa ha we rapu ub͕ọ ahu na nna-ha, so Ya.
Mb͕e nání Ya nọ, ndi nọ Ya buruburu na ndikom iri na abua ahu we jua Ya ilu ahu.
Ya mere otú a, onye ọ bula nime unu nke nāb͕akutaghi ihe nile o nwere azú, ọ pughi ibu onye nēso uzọm.