Oziọma Mak 10:26 - Bible Nso26 Ma ibobo nwubigara ha ókè n'aru, ha sirita onwe-ha, Onye kwa ka apuru izọputa? Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a26 Okwu a jubigara ha anya oke. Ha jụrịtara ibe ha sị, “Onye kwanụ ka a ga-azọpụta?” Faic an caibideil |