Oziọma Mak 10:2 - Bible Nso2 Ndi-Farisi we biakute Ya, jua Ya, si, Ò ziri ezi n'iwu ka nwoke rapu nwunye-ya? nānwa Ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a2 Ụfọdụ ndị Farisii bịara, ma nʼihi ị nwalee ya, ha jụrụ ya sị, “O ziri ezi nʼiwu ka nwoke gbaa nwunye ya alụkwaghị m?” Faic an caibideil |