Oziọma Mak 10:18 - Bible Nso18 Ma Jisus siri ya, Gini mere i nākpọm ezi onye? ọ dighi onye ọ bula bu ezi onye ma-ọbughi otù Onye, bú Chineke. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a18 Jisọs sịrị ya, “Gịnị mere i ji akpọ m ezi mmadụ? Ọ dịghị onye ọbụla bụ ezi mmadụ ma ọ bụghị naanị Chineke. Faic an caibideil |