Oziọma Mak 10:11 - Bible Nso11 O we si ha, Onye ọ bula nke gārapu nwunye-ya, luru kwa nwunye ọzọ, ọ nākwa iko megide ya: Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a11 Ọ sịrị ha, “Onye ọbụla gbara nwunye ya alụkwaghị m ma lụrụ nwanyị ọzọ na-eme mmehie ịkwa iko megide ya. Faic an caibideil |