Oziọma Mak 1:7 - Bible Nso7 Ọ nēkwusa kwa, si, Onye kam ike nābia n'azum, Onye m'nērughi iruru ala itọpu eriri akpukpọ-ukwu-Ya abua. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a7 O kwusara sị: “Onye dị ike karịa m na-abịa nʼazụ m. Onye m na-erughị ihudata ala tọpụ eriri akpụkpọụkwụ ya. Faic an caibideil |