Biblia Todo Logo
Bìoball air-loidhne

- Sanasan -




Oziọma Mak 1:42 - Bible Nso

42 Ngwa ngwa ekpenta ahu we rapu ya, eme kwa ka ọ di ọcha.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

42 Ngwangwa ekpenta ya hapụrụ ya, e mekwara ka ọ dị ọcha.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac




Oziọma Mak 1:42
8 Iomraidhean Croise  

N'ihi na Ya onwe-ya kwuru okwu, o we di; Ya onwe-ya nyere iwu, o we guzo.


Mb͕e ahu Jisus zara, si ya, Nwayi, okwukwe-gi di uku: ka emere gi dika i nāchọ. Ewe me ka aru di nwa-ya nwanyi ike site n'oge hour ahu.


O we jekuru ya, jide ya n'aka, palie ya; aru-ọku ahu we rapu ya, ọ nējere ha ozi.


O we nwe ọmiko, setipu aka-Ya, metu ya, si ya, Anamachọ; ka eme ka i di ọcha.


O we dọ ya aka na nti nke-uku, we chupu ya ngwa ngwa,


Ngwa ngwa isi ọbara-ya kọsia; o we mara n'aru-ya na emere ya ka aru di ya ike n'ajọ ọria ahu.


Ub͕u a unu onwe-unu di ọcha n'ihi okwu nke M'gwaworo unu.


Lean sinn:

Sanasan


Sanasan