Oziọma Mak 1:30 - Bible Nso30 Ma nne nwunye Saimon nēdina n'aru-ọku; ngwa ngwa ha we gwa Ya okwu bayere nwanyi ahu: Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a30 Nʼoge a, nne nwunye Saimọn dina nʼakwa ndina. Ahụ ọkụ jikwa ya. Ha mere ka ọ mata banyere ya. Faic an caibideil |