Oziọma Mak 1:22 - Bible Nso22 Ibobo ozizí-Ya we nwua ha n'aru: n'ihi na Ọ nēzí ha ihe dika O nwere ike, ọ bughi kwa dika ndi-ode-akwukwọ. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a22 Ozizi ya juru ha anya nke ukwuu, nʼihi na o ziri ha ihe dịka onye nwere ikike, ọ bụghị dị ka nke ndị ozizi iwu. Faic an caibideil |