Oziọma Mak 1:21 - Bible Nso21 Ha we ga ba na Kapanaum; ngwa ngwa O we ba n'ulo-nzukọ-ha n'ubọchi-izu-ike we nēzí ihe. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a21 Ha gara Kapanọm, mgbe ụbọchị izuike ruru, ọ bara nʼime ụlọ ekpere ma malite izi ha ihe. Faic an caibideil |