18 Ngwa ngwa ha we rapu ihe nile ha ji eb͕u azù, so Ya.
18 Ngwangwa ha hapụrụ ụgbụ azụ ha ma soro ya.
Ngwa ngwa ha we rapu ihe nile ha ji eb͕u azù, so Ya.
Jisus we si ha, Bianu som n'azu, M'gēme kwa ka unu buru ndi-ọkù nākuta madu.
Mb͕e Ọ gara n'iru nke-ntà, O we hu Jemes nwa Zebedi, na Jọn nwa-nne-ya, ndi nọ kwa n'ub͕ọ, nēkezi ihe ha ji eb͕u azù.
Ya mere otú a, onye ọ bula nime unu nke nāb͕akutaghi ihe nile o nwere azú, ọ pughi ibu onye nēso uzọm.
Mb͕e ha tinyere ubọ-ha n'ala, ha we rapu ihe nile, so Ya.
E, tukwasi kwa, anamagu kwa ihe nile n'ihe-iyì n'ihi ọkika nke ọmuma Kraist Jisus, bú Onye-nwem: Onye m'yiri iyì ihe nile nkem n'ihi Ya, anamagu kwa ha n'ihe-nkpofu, ka m'we rita Kraist n'urù,