Oziọma Luk 8:3 - Bible Nso3 na Joana nwunye Kuza onye Herod tiyere ihe-ya n'aka, na Susana, na ọtutu ndi ọzọ, ndi nēweputa ihe ha nwere ime ezi ha. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a3 na Joana nwunye Chuza onye na-elekọta ụlọeze Herọd na akụ ya niile, na Suzana, na ọtụtụ ndị ọzọ ndị ji akụ ha na-enyere ha aka. Faic an caibideil |