Oziọma Luk 4:1 - Bible Nso1 Ma ebe Jisus juputara na Mọ Nsọ, O si na Jọdan laghachi, Mọ ahu we duru Ya nāgaghari n'ọhia, Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a1 Jisọs, onye jupụtara na Mmụọ Nsọ, sitere na Jọdan lọta. Mmụọ nsọ duuru ya baa nʼọzara. Faic an caibideil |