Oziọma Luk 22:3 - Bible Nso3 Setan we ba nime Judas onye anakpọ Iskariot, onye di n'ọnu-ọgugu ndi-ozi iri na abua ahu. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a3 Mgbe ahụ, ekwensu banyere nʼime Judas, onye a na-akpọ Iskarịọt, otu nʼime mmadụ iri na abụọ na-eso ụzọ ya. Faic an caibideil |