3 Ma Ọ zara, si ha, Mu onwem gāju kwa unu otù ajuju unu zakwam:
3 Ọ zara ha sị, “Aga m ajụkwa unu otu ajụjụ. Gwanụ m,
ha we kwue, si Ya, Gwa ayi: Ọ̀ bu n'aha ike gini ka I nēme ihe ndia? ma-ọbu ònye ka ọ bu, bú onye nyere Gi ike a?
Baptism nke Jọn, ò sitere n'elu-igwe, ma-ọbu na o sitere n'aka madu?
ma ọ buru na Mu aju unu ajuju, unu agaghi-aza ma-ọli.
Ka okwu-unu di n'amara mb͕e nile, ihe eji nnú me ka ọ di utọ, ka unu we mata otú unu nāghaghi iza madu nile ọ bula.