Oziọma Luk 17:3 - Bible Nso3 Nēzenu onwe-unu: ọ buru na nwa-nna-gi emehie, bara ya nba; ọ buru kwa na ọ chègharia, b͕aghara ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a3 Kpachapụrụnụ onwe unu anya! “Ọ bụrụ na nwanna gị e mejọọ gị, baara ya mba. Ọ bụrụ na o chegharịa, gbaghara ya. Faic an caibideil |