Oziọma Luk 1:71 - Bible Nso71 Nzọputa n'aka ndi-iro-ayi, na n'aka ndi nile nākpọ ayi asì; Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a71 Na ọ ga-azọpụta anyị site nʼaka ndị iro anyị na sitekwa nʼaka ndị niile kpọrọ anyị asị. Faic an caibideil |
Mb͕e ọtutu ubọchi gasiri agēleta gi: n'ikpe-azu nke arọ ndia ka i gābà n'ala nke emeworo ka o si na mma-agha lata, nke achikọputaworo n'ọtutu ndi di iche iche, n'elu ugwu nile nke Israel, nke ghọworo nkpọnkpọ ebe mb͕e nile: ma emewo ala ahu ka o si n'etiti ndi di iche iche puta, ha gēbi kwa na ntukwasi-obi, ha nile.