Oziọma Luk 1:3 - Bible Nso3 ọ di-kwa-ram nma, ebe m'soro ihe nile nke-ọma site na mbu, ka m'dere gi ka o si me, Teọfilọs di oké ebube; Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a3 Ekpebikwara m, ebe mụ onwe m nyocharala ihe niile nke ọma site na mmalite, ka m dere gị ihe niile nʼusoro, Tiofilọs, gị onye dị elu a na-asọpụrụ. Faic an caibideil |