Biblia Todo Logo
Bìoball air-loidhne

- Sanasan -




Oziọma Jọn 9:9 - Bible Nso

9 Ndi ọzọ nāsi, Ọ bu ya; ndi ọzọ nāsi, É-è, kama o yiri ya. Ya onwe-ya siri, Mu onwem bu ya.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

9 Ụfọdụ na-asị, “Ọ bụ ya.” Ma ndị ọzọ na-asịkwa, “Ọ bụghị ya. Ọ bụ onye yiri ya.” Ma ọ na-asị, “Abụ m nwoke ahụ.”

Faic an caibideil Dèan lethbhreac




Oziọma Jọn 9:9
2 Iomraidhean Croise  

Ya mere ha nāsi ya, Èsi kwa aṅa meghe anya-gi?


Ya mere ndi-ab͕ata-obi-ya, na ndi nāhu ya-ri n'oge gara aga, na ọ bu onye-aririọ, ha nāsi, Onye a, ọ̀ bughi onye nānọ ala nāriọ kwa aririọ?


Lean sinn:

Sanasan


Sanasan