Oziọma Jọn 9:6 - Bible Nso6 Mb͕e O kwusiri ihe ndia, Ọ bua ọnu-miri n'ala, were ọnu-miri ahu gwọ ájá, were ájá ahu te n'anya-ya abua, Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a6 Mgbe o kwusiri nke a, ọ bụsara ọnụ mmiri asụ nʼala gwakọta ya na aja, werekwa aja ahụ tee nwoke ahụ nʼanya. Faic an caibideil |