Oziọma Jọn 9:40 - Bible Nso40 Ndi di n'etiti ndi-Farisi ndi ha na Ya nọ nuru ihe ndia, ha we si Ya, Àyi onwe-ayi kpu-kwa-ra? Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a40 Mgbe ụfọdụ ndị Farisii nọ nso nʼebe ahụ nụrụ nke a, ha sịrị ya, “Anyị onwe anyị, anyị bụkwa ndị kpuru ìsì?” Faic an caibideil |