Oziọma Jọn 9:3 - Bible Nso3 Jisus zara, si, Onye a emehieghi, ndi muru ya emehieghi kwa: kama ka ọlu Chineke we puta ìhè n'aru ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a3 Jisọs sịrị, “Nwoke a emehieghị, ndị mụrụ ya emehiekwaghị, kama o kpuru ìsì ka ọrụ Chineke pụta ìhè na ndụ ya. Faic an caibideil |