Oziọma Jọn 9:19 - Bible Nso19 we jua ha, si, Onye a, ọ̀ bu nwa-unu, onye unu nāsi na amuru ya n'ìsì? ò si kwa aṅa hu uzọ ub͕u a? Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a19 Ha jụrụ ha sị, “Onye a ọ bụ nwa unu, onye unu na-asị na o kpuru ìsì site nʼoge a mụrụ ya? O si aṅaa ahụ ụzọ ugbu a?” Faic an caibideil |