Oziọma Jọn 8:53 - Bible Nso53 Ọ̀ gābu na Gi onwe-gi ka nna-ayi Abraham uku, onye nwuru anwu? ndi-amuma nwu-kwa-ra: ònye ka I nēme Onwe-gi? Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a53 Ị dị ukwuu karịa nna anyị Ebraham? Ọ nwụrụ, ma ndị amụma nwụkwara. Onye ka ị na-eche na ị bụ?” Faic an caibideil |