Oziọma Jọn 8:40 - Bible Nso40 Ma ub͕u a unu nāchọ uzọ ib͕um, bú Madu Nke gwaworo unu ezi-okwu, nke M'nuru n'ọnu Chineke: nka ka Abraham nēmeghi. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a40 Ma unu na-achọ igbu m, bụ onye gwara unu eziokwu ahụ m nụrụ nʼebe Chineke nọ. Ebraham emeghị otu a. Faic an caibideil |