Oziọma Jọn 8:3 - Bible Nso3 Ndi-ode-akwukwọ na ndi-Farisi we kuta otù nwanyi nke ejidereri n'ikwa-iko; mb͕e ha guzosiri ya n'etiti, Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a3 Ndị ozizi iwu na ndị Farisii dọkpụtara otu nwanyị ha jidere nʼịkwa iko. Ha mere ka o guzo nʼihu igwe mmadụ ahụ niile. Faic an caibideil |