Oziọma Jọn 8:24 - Bible Nso24 Ya mere M'siri unu, na unu gānwu na nmehie nile unu: n'ihi na ọ buru na unu ekweghi na Mu onwem bu Ya, unu gānwu na nmehie nile unu. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a24 A sịrị m unu na unu ga-anwụ nʼime mmehie unu, naanị na unu kwenyere na mụ onwe m, bụ onye ahụ.” Faic an caibideil |