Oziọma Jọn 7:51 - Bible Nso51 Ìwu-ayi nēkpe madu ikpé, ọ buru na o bughi uzọ nu n'ọnu-ya, we mara ihe ọ nēme? Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a51 “Iwu anyị ọ na-ama mmadụ ikpe, ma ọ bụrụ na o bụghị ụzọ nụta okwu nʼọnụ ya, ịchọpụta ihe onye ahụ na-eme?” Faic an caibideil |