Oziọma Jọn 6:57 - Bible Nso57 Dika Nna Nke di ndu ziterem, dika Mu onwem di kwa ndu n'ihi Nnam; otú a onye nērim, onye ahu gādi kwa ndu n'ihim. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a57 Dị ka Nna ahụ dị ndụ zitere m, ana m adịkwa ndụ nʼihi Nna ahụ, otu a ka onye na-eri m ga-adịkwa ndụ site na m. Faic an caibideil |