Oziọma Jọn 6:2 - Bible Nso2 Oké ìgwè madu we so Ya, n'ihi na ha huru ihe-iriba-ama di iche iche nke Ọ nēme n'aru ndi aru-ha nādighi ike. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a2 Oke igwe mmadụ sooro ya, nʼihi na ha hụrụ ọrụ ebube ọ na-arụ nʼahụ ndị ọrịa. Faic an caibideil |