Oziọma Jọn 5:47 - Bible Nso47 Ma ọ buru na unu ekweghi ihe onye ahu dere n'akwukwọ, ùnu gēsi aṅa kwere okwu nkem? Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a47 Ma ebe unu na-ekweghị nʼihe o dere, olee otu unu ga-esi kwere nʼihe m kwuru?” Faic an caibideil |