Oziọma Jọn 5:40 - Bible Nso40 unu achọghi kwa ibiakutem, ka unu we nwe ndu. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a40 Ma unu jụrụ ịbịakwute m ka unu nwee ndụ. Faic an caibideil |
Gini mere onye ọ bula adighi mb͕e M'biara? gini mere onye-ọziza adighi mb͕e M'kpọrọ òkù? ọ̀ bu na akam dikara nkpunkpu ma-ọli ib͕aputa? ma-ọbu ọ̀ dighi ike di nimem inaputa? Le, n'ibasi-nba-ikem anameme ka oké osimiri tasia, anameme osimiri ka ha ghọ ọzara: azù-ha nēsì ísì, n'ihi na miri adighi, we nwua n'akpiri-ikpọ-nku.