Oziọma Jọn 5:34 - Bible Nso34 Ma àmà nke Mu onwem nānara esighi n'ọnu madu puta: otú ọ di, ihe ndia ka M'nēkwu, ka ewe zọputa unu. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a34 Ọ bụghị na m na-anabata ama nke mmadụ, kama a na m ekwu ya ka enwe ike ịzọpụta unu. Faic an caibideil |