Oziọma Jọn 5:26 - Bible Nso26 N'ihi na dika Nnam nwere ndu nime Onwe-ya, otú a ka O nye-kwa-ra Ọkpara-Ya inwe ndu nime Onwe-ya: Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a26 Dị ka Nna ahụ nwere ndụ nʼime onwe ya, otu a ka o nyekwara Ọkpara ahụ ike inwe ndụ nʼime onwe ya. Faic an caibideil |