Oziọma Jọn 5:11 - Bible Nso11 Ma ọ zara ha, si, Onye mere ka aru dim nma, onye ahu sirim, Chiri ute-gi, nējeghari. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a11 Ma ọ zaghachiri ha, “Nwoke ahụ mere ka ahụ dị m mma sịrị m, ‘Chilie ute gị laa.’ ” Faic an caibideil |