Oziọma Jọn 3:34 - Bible Nso34 N'ihi na Onye ahu Chineke zitere nēkwu okwu Chineke: n'ihi na O siteghi n'ọtùtù enye Mọ Nsọ. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a34 Nʼihi na onye Chineke zitere na-ekwu okwu Chineke. Nʼihi na ọ na-enye Mmụọ ya nʼuju. Faic an caibideil |