Oziọma Jọn 3:17 - Bible Nso17 N'ihi na Chineke eziteghi Ọkpara-Ya n'uwa ka O kpe uwa ikpé; kama ka ewe site n'aka-Ya zọputa uwa. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a17 Nʼihi na Chineke eziteghị Ọkpara ya nʼụwa ka o maa ụwa ikpe, kama ka e site nʼaka ya zọpụta ụwa. Faic an caibideil |