Oziọma Jọn 20:8 - Bible Nso8 Ya mere mb͕e ahu onye ọzọ ahu nke nēso uzọ Jisus, onye buru uzọ biarue ílì, bà-kwa-ra nime, o we hu, kwere kwa. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a8 Onye ọzọ ahụ nke na-eso ụzọ ya, onye nke buru ụzọ bịaruo nʼili banyekwara nʼime ili ahụ. Ọ hụrụ ma kwerekwa. Faic an caibideil |