Oziọma Jọn 20:11 - Bible Nso11 Ma Meri nēguzo n'èzí na nso ílì ahu nākwa ákwá: ya mere, ka ọ nākwa, o ruru ala nyo nime ílì; Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a11 Ma Meri guzo nʼakụkụ ili ahụ na-ebe akwa. Mgbe ọ nọ na-ebe akwa, o hulatara ala nyoo anya nʼime ili ahụ Faic an caibideil |