Oziọma Jọn 2:25 - Bible Nso25 ya na n'ihi na ọ dighi Ya nkpà ka onye ọ bula b͕ara madu àmà; n'ihi na Ya onwe-ya mara ihe di nime madu. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a25 Ọ dịghị ya mkpa ka onye ọbụla gbaa akaebe banyere ụmụ mmadụ, nʼihi na ya onwe ya maara ihe dị nʼime mmadụ. Faic an caibideil |