Oziọma Jọn 2:20 - Bible Nso20 Ya mere ndi-Ju siri, Ọgu arọ abua na isi ka eji wu ulo nsọ a, Gì onwe-gi gēweli kwa ya n'ubọchi atọ? Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a20 Ndị Juu kwuru, “Ụlọnsọ ukwu a were anyị iri afọ anọ na isii ịrụ ya, ị ga-ewughachi ya nʼabalị atọ?” Faic an caibideil |