Oziọma Jọn 2:17 - Bible Nso17 Ndi nēso uzọ-Ya chetara na edere ya-ri n'akwukwọ nsọ, si, Ekworo ulo-Gi gēripiam. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a17 Ndị na-eso ụzọ ya chetara na e dere ya rịị nʼakwụkwọ nsọ, “Ihe banyere ụlọ gị na-anụ m ọkụ nʼobi.” Faic an caibideil |